IGBO Football

IGBO Football Contact information, map and directions, contact form, opening hours, services, ratings, photos, videos and announcements from IGBO Football, Sport & recreation, Enugu.

Kedu onye ga-ebu premier league?
30/03/2024

Kedu onye ga-ebu premier league?

Anaghî emeri Portugal emeri biara na isi njedebe site na aka ndi  Slovenia 👀
26/03/2024

Anaghî emeri Portugal emeri biara na isi njedebe site na aka ndi Slovenia 👀

MUDRYK sûnyere ôkpû Goolu dî egwû nke bujere  UKRAINE na EURO 2024 🇺🇦
26/03/2024

MUDRYK sûnyere ôkpû Goolu dî egwû nke bujere UKRAINE na EURO 2024 🇺🇦

John Stones enwetego ihe mmerû ahû Ka anyî rote na Man City ga-agba Arsenal na Ngwûcha ônwaa 😮
26/03/2024

John Stones enwetego ihe mmerû ahû

Ka anyî rote na Man City ga-agba Arsenal na Ngwûcha ônwaa 😮

LAMINE YAMAL Nwetara adôba agbaa  (PENALTY) nke RODRI sûnyere, Nke mere ka SPAIN nwere otu ôkpû na emeri ndi BRAZIL n'im...
26/03/2024

LAMINE YAMAL Nwetara adôba agbaa (PENALTY) nke RODRI sûnyere, Nke mere ka SPAIN nwere otu ôkpû na emeri ndi BRAZIL n'ime nkejî iri abûô na abûô (12).

Asômpiaa kwû na ôkû🔥

Eduardo Camavinga enwetego ihe mmerû ahû n'ime asômpi ha na ndî Chile
26/03/2024

Eduardo Camavinga enwetego ihe mmerû ahû n'ime asômpi ha na ndî Chile

Andy Robertson enwetego ihe mmerû ahû
26/03/2024

Andy Robertson enwetego ihe mmerû ahû

Didier Deschamps kwenyere na  William Saliba adîbenyî Nkwadobe îbû onye mbido mbû na France
26/03/2024

Didier Deschamps kwenyere na William Saliba adîbenyî Nkwadobe îbû onye mbido mbû na France

🚨 Anthony Taylor ga abû onye ga egbu bôôlû ndî Manchester City na Arsenal na ime premier lîîgî ûbochî SundayJarred Gille...
26/03/2024

🚨 Anthony Taylor ga abû onye ga egbu bôôlû ndî Manchester City na Arsenal na ime premier lîîgî ûbochî Sunday

Jarred Gillett ga ahû maka VAR.

🇦🇷 Manchester United  Alejandro Garnacho ga ebido mbido Izizi ya na Argentina na (vs) Costa Rica.Onye mgbazi ha bu  Scal...
26/03/2024

🇦🇷 Manchester United Alejandro Garnacho ga ebido mbido Izizi ya na Argentina na (vs) Costa Rica.

Onye mgbazi ha bu Scaloni mere ka achôpûta nkea, Garnacho ga enwekwa ohere dî mkpa na Copa América.

Address

Enugu

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when IGBO Football posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Shortcuts

Share