Chelsea FC Igbo

Chelsea FC Igbo Maka ihe niile gbasara ndi otu egwuregwu Chelsea.

25/01/2023

Reece James nwere Ike I so na ndi ga-agbaso fullham boolu na ngwusi izu uka a

Mudryk onye egwuregwu boolu ohuru e si na otu egwu boolu shakhtar Donestk nke mba Ukraine zuta na nso  nso a
18/01/2023

Mudryk onye egwuregwu boolu ohuru e si na otu egwu boolu shakhtar Donestk nke mba Ukraine zuta na nso nso a

Graham potter onye ndu ndi Chelsea anoghi na ezi onodu ugbu a gbasara otu ndi otu egwuregwu Chelsea ji agba boolu na nso...
18/01/2023

Graham potter onye ndu ndi Chelsea anoghi na ezi onodu ugbu a gbasara otu ndi otu egwuregwu Chelsea ji agba boolu na nso nso a😥💔

Anyi agaghi echefuli nwoke a 💝
18/01/2023

Anyi agaghi echefuli nwoke a 💝

Otu egwu boolu Chelsea na-etinye na okwu gbasara Declan Rice onye otu egwu boolu ndi Westham, Ndi otu egwu boolu Arsenal...
18/01/2023

Otu egwu boolu Chelsea na-etinye na okwu gbasara Declan Rice onye otu egwu boolu ndi Westham, Ndi otu egwu boolu Arsenal o dikwa njikere ha na Chelsea igba mgba a?

Odogwu Tiago Silva, ka na agbasikwa boolu ike ka onye na erubeghi afo iri ato(30)
18/01/2023

Odogwu Tiago Silva, ka na agbasikwa boolu ike ka onye na erubeghi afo iri ato(30)

Address

Accra

Telephone

+233504811691

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Chelsea FC Igbo posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Share